N'ime ederede
- sinjoro – nna ukwu
- vendi – ire
- aŭto – ụgbọ ala
- kiu – onye
- plaĉi – ịmasị
- demandi – ịjụ
- plej – kacha
- tiu – onye ahụ
- ĉi – nke a
- ĉiu – onye ọ bụla
- pli – karịa
- ol – karịa
- tre – nke ukwuu
- certa – doro anya
- kosti – ịkwụ ụgwọ
- bedaŭri – ịkwa ụta
- ind – kwesịrị
- aĉeti – ịzụta
- ĉar – n'ihi na
- veturi – ịga njem
- dum – mgbe
- tio – ihe ahụ
- edzo – di
Ndị ọzọ
- aŭskulti – ige ntị
- forgesi – ichefu
- helpi – inyere aka
- horo – awa
- jam – ugbua
- jaro – afọ
- kial – gịnị mere
- komenci – ịmalite
- monato – ọnwa
- plena – juputara
- sendi – iziga
- tempo – oge
- vivi – ịdị ndụ